Gaa na ọdịnaya

Chibuogwu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Chibuogwu bụ aha Igbo n'omenala Igbo nke pụtara Chukwu bụ ọgwụ anyị

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Aha m bụ Chibuogwu

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Asusu Igbo

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Chibuogwu Is an Igbo name in the Igbo culture which means God is our Medicine