Chiamaka

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Chiamaka

Nkọwa[dezie]

Chiamaka bụ aha mmadụ n'ala Igbo. Ọ bụ aha a na-abakarị ụmụaka ụmụ nwaanyị.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Chiamaka bụ ezigbo Mmadụ

Mkpọpụta[dezie]

Chi/a/ma/ka, Chị̀ámáká

Olumba[dezie]

Chimamaka

Ntụghari[dezie]

Bekee[dezie]

My God is beautiful