Chiakwaemo
Ọdịdị
Chiskwaemo
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ aha nwoke ma ọ nwanyị nwere ike iza nke n'akọwa na Chi onye anaghị akwa ya emo.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmatụ
[dezie]- Aha ya bụ Chiakwaemo n'eso ya.
Mkpọpụ̀ta
[dezie]Chíákwáémò
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]One Creator doesn't mock him/her [[Category:Aha]