Chiabụotú
Ọdịdị
Chiabụotú
Nkọwa
[dezie]Chiabụotu bụ aha a na-abakari ụmụaka ụmụ nwanyị na mgbe ochie na ala igbo. Nke a pụtara na Chi na-eke mmadụ abụghị otu maọbụ na akaraaka mmadụ abụghị otu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Aha nwunye Okoye bụ chiabụotu
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]God differs