Banye

O sị Wiktionary

Banye

Nkọwa[dezie]

Banye bu Ịbanye na ime ebe mechiri emechi maọbụ n'ime ulo.

Banye
Banye

Nkejịasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Kụọ aka tupu ha abanye n' ime ulo.
  2. Banye nọdụ ala.

Mkpọpụta[dezie]

banye





Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

enter