Azụakọemu

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

"""Azụakọemu"""

Nkọwa[dezie]

Azụakọeḿú bụ afa mmadụ pụtara na ana akọcha onye obula na azụ ya

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Azụakọemu bụ afa mmadụ

Mkpọputa[dezie]

Ázụàkọéḿú

Olumba[dezie]

Onyedimanazụ

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Backbiting https://en.m.wiktionary.org/wiki/backbiting