Jump to content

Awo

O sị Wiktionary
Awọ

Awọ

Nkọwa

[dezie]

Awọ bụ anumanu na ebi na mmiri n'ebikwa na-ala. Nke a bụ udi anụ n'ebi na mmiri nke n'enweghị ọdụ ma n'awụkwa awụ .

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Awọ ndi a mere oke mkpọtụ unyahụụ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

frog