Avụana

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

"""Avụana"""

Nkọwa[dezie]

Avụana bụ afa nnukwu agwọ na adịghị achọ okwu. Avụana jọrọ njọ n'ihi na ọ taa mmadụ, ọ pụrụ igbu mmadụ.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Avụana bụ afa agwọ

Mkpọputa[dezie]

Ávụ́áńá

Olumba[dezie]

Ajụana

Ntụghari[dezie]

Bekee[dezie]

Viper https://en.m.wiktionary.org/wiki/Viper