Atilogwu
Jump to navigation
Jump to search
Nkọwa[dezie]
Atilogwu bụ aha otu egwu no n'ala Igbo.
Nkejịasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
- Tochi bu onye otu Atilogwu. Ọ bụ otu n'ime egwu ndi Ezeagu ji eje mba.Atiliogwu agarali ala bekee ọtụtụ mgbe
- Ndi Atilogwu na-agba egwu di egwu
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]
Bekee[dezie]
Acrobatic dance