Ata avụ

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

"""Ata avụ"""

Nkọwa[dezie]

Ata avụ bụ afa ana-kpọ onye ịrụ abụọ.Onye ịrụ abụọ bụ onye okwu ọzọ eme ọzọ.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ata avụ abụghị ezi afa

Mkpọputa[dezie]

Átá ávụ́

Olumba[dezie]

Ḿḿá írúábụ́á

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Hypocrite https://en.m.wiktionary.org/wiki/hypocrite