Atụbekee

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

atụbekee

Nkọwa[dezie]

atụbekee bụ ụdịrị atụ ndi bekee mebere eji echicha eze . ị nwere ike iji ya na ncha eze maọbụ nnu wee chichaa eze.

Atubekee

Nkejiaụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

E nwere ọtụtụ atụbekee n'ahịa

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Toothbrush