Asiligbakaute

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

"""Asiligbakaute""'

Nkọwa[dezie]

Asiligbakaute bụ afa onye eji igba asiri mara

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nneka bụ asirigbakaute

Mkpọputa[dezie]

Àsírígbákáúté

Olumba[dezie]

  • Onye asiri
  • Osi asili

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

Gossip

https://en.m.wiktionary.org/wiki/Gossip