Jump to content

Asi Na Asi

O sị Wiktionary

Asi Na Asi

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ okwu n'ezughi oke. Okwu amaghi onye kwuru ya. okwu nwere ike buru okwu asi maọbụ ugha

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Asi na asi n'ebụta nnukwu esemokwu n'etiti mmadụ n'ibe ya

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]