Asanma

O sị Wiktionary

'Asanma:

Nkọwa[dezie]

Nwaanyị mara mma

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Asamma bụ nwunye Ifenna

Mkpọpụta[dezie]

Ásáńm̀a

Olumba[dezie]

  • Anyanwu ụtụtụ,
  • Ọmụma asa arụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Beautiful lady "beautiful lady" "beautiful lady"