Asambodo

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Asambodo

Nkọwa[dezie]

Ụdịrị akwụkwọ pụrụ iche mmadụ na-enweta ma ọ gafee ule, mezuo ọzụzụ maaọbụ nweta mmụta pụrụ iche.

Asambodo



Nkeji asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Enyere ha asambodo alụmdi na nwunye ha.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Certificate