Asụsụ akàrà
Ọdịdị
Asụsụ akàrà
Nkọwa
[dezie]Usoro iji mmeghari aka n'ahụ were nọchita anya mkpụrụokwu nke ndi ogbi maọbụ ndị ntị na-eji ekwu okwu nke ha.
Mmeghari ahụ nke ndi mmadụ na-eme ma ha na onye ha na-anaghị anụ asụsụ ya na-eji okwu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ngọzi na-akụzi asụsụ akàrà.