Asụbestọọsụ
Ọdịdị
Asbestos/Asụbestọọsụ
Nkọwa
[dezie]Nke obụla n'ime ihe ndị dị n'ụdị eriri esi na ihe ọnatarachi Magnesium mepụta, eji eme ihe ndị n'agaghị agbanwu ọkụ, maọbu breeki ugbọala, nakwa ihe ndị ọzọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]Áhà
Ọmụmaatụ
[dezie]Ùwé aka niile a na-eyi n'ụlọ ọrụ ndị n'amịpụta mmanụ ụgbọala bụ nke eji asụbestọọsụ (asbestọs) eme