Asọ

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Asọ

Nkọwa[dezie]

Mmiri nke na-esi mmadụ n'ọnụ apụta na-eme ka ọnụ dịrị mmiri mmiri ma na-enyekwa aka ka nri daruo.

Nkeji asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Asụ dị ya n'ọnụ.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Saliva