Jump to content

Apunanwu

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Apunanwu bụ aha Igbo nke pụtara nwa agbọghọ dị oke ọnụ ahịa ma maa mma anwụ anwụghị.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Aha m bụ Apụnanwu

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Asusu igbo


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Apunanwu is an Igbo name which means a precious and beautiful girl untainted by the sun.