Apata ụkwụ
Jump to navigation
Jump to search
apata ụkwụ

Nkọwa[dezie]
nke a bụ otu n'ime mpaghara ahụ mmadu ma ọbu anumanu bido n'ukwu gbadata ruo elu ikpere. apata n'adị bido n'elu ụkwụ ruo n' ukwu.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmatụ[dezie]
- apata ụkwụ ya bụrụ ibu.
- o meruru ahụ n'apata ụkwụ ya.
Mkpọpụta[dezie]