Anyukwu
Jump to navigation
Jump to search
anyukwu
Nkọwa[dezie]
Nke a pụtara mmadụ enweghị afọ ojuju nke ọ n'achọ irita ha ihe ọbụla n'uru.
Nkejiasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmatụ[dezie]
- anyukwu ekweghi ya mara ebe ọ n'eje.
- ọ bụ maka anyukwu ya ka o ji daba n'aka ndị omekome.
mkpọpụta[dezie]