Anyanwụ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]otu n'ime ihe chukwu kere eke n'ụwa bụ nke na-egosi ehihe ma ọ na-acha maọbụ mgbede ma ọ daa. Nke a mere eji asị ọwụwa anyanwụ na ọdịda anyanwụ. Ọdịmara: ☉. Ọ bụkwa aha ana-enye mmadụ mgbe gboo ọkachasị dika onye ahụrụ ga-abụ ihe.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anyanwụ na-achasi ike
Mkpọpụta
[dezie]