Anyamkpuluego
Ọdịdị
"""Anyamkpụlụego"""
Nkọwa
[dezie]Anyamkpuluego bụ aha ọya nemetuta mkpụlụ anya ọjii mmadụ. Ọ na egbochikwa onye ahụ ihụ ụzọ ofụma.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anyamkpuluego bụ ọya
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Anyamgbalụfie
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie][https://en.wiktionary.org/wiki"Anyamkpuluego" "Anyamkpuluego" CategoryWiki Loves Names