Anyalechi
Jump to navigation
Jump to search
"""Anyalechi"""
Nkọwa[dezie]
Anyalechi bụ afa mmadụ pụtara ka olile anya mmadụ dị na ebe Chineke nọ.
Nkejịasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
Anyalechi bụ aha mmadụ
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
Chekwubechukwu
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]
Bekee[dezie]
Hope in God https://en.m.wiktionary.org/wiki/Hope