Anya uko
Ọdịdị
"""Anya uko"""
Nkọwa
[dezie]Anya uko bụ afa enu ụkọ ebe anọ esi nri.Ana edozi ya ka enwe ike ichekpọ ihe na ya.Ndi Igbo na edebe ogiri ma ọbu azụ na anya uko ka owere kpọọ ọfụma.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Anya uko dị ebe anọ esi nri
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Enu uko