Anya ụfụ

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Anya ufu

Nkọwa[dezie]

Inwe obi maọọbụ anya ọjọọ n'ebe mmadụ maọọbụ ihe ya nọ.

Nkejiasụsụ[dezie]

aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  1. Maazi Okeke nwere anya ụfụ n'ebe Maazị Ugonna nọ.
  2. Anya ụfụ n'olu Ọka di n'Anambra steeti.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

jealousy