Anwuli

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Nkowa[dezie]

Anwuli bụ aha Igbo nke pụtara ọñụ, nwa agbọghọ na-enwe ọñụ na obi ụtọ.

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Omumaatu[dezie]

Aha m bu Anwuli

Mkpoputa[dezie]

Olumba[dezie]

Asusu Igbo


Ntughari[dezie]

Bekee[dezie]

Anwuli is an Igbo name which means Joy, a joyous and happy girl.