Jump to content

Anu ufe

O sị Wiktionary

"""Anụ ufe"""

Nkọwa[dezie]

Anụ ufe bụ afa ana-kpọ ụmụ anụmanụ nwere nku na efekwa na élú

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Nnụnụ bụ anụ ufe

Mkpọpụta[dezie]

Anụ ufe



Olumba[dezie]

Nnụnụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Birds https://en.m.wiktionary.org/wiki/birds