Animalu
Ọdịdị
Animalu
Nkọwa
[dezie | dezie ebe o si]Animalu bụ aha a na-aba ụmụaka ụmụ nwoke mgbe gboo n'ala igbo. Nkea pụtara na ala ga-amara ịhe na-eme n'obodo.
Nkejiasụsụ
[dezie | dezie ebe o si]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie | dezie ebe o si]Aha m bụ Animalu Chinedu
Mkpọpụta
[dezie | dezie ebe o si]
Olumba
[dezie | dezie ebe o si]Anamalu
- Alamarala
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]Bekee
[dezie | dezie ebe o si]Let the earth or land know