Anarị
Ọdịdị
aṅarị

Nkọwa
[dezie]Nke a bụ otu Ọdịdị ahụ na nke ụcha anụkpa ahụ n'acha oke ọcha n'ihi enwezughi oke nke ihe n'eme ka anụkpa ahụ jie oji bụ Melanin.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Uche na acha uchá aṅari.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Anyarị