Anamachooru

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Nkowa

Onye na-achọ ihe ọga arụ were nweta iheoriri mọbụ were bara onwe ya uru

Nkejiasusu

Aha

Ọmumatu

  • Ndi anamachọọrụ juru n'Ama JK.
  • AnyỊ chọrọ anamachọọrụ anyi ga ewe n'ọrụ.

Mkpoputa

Olumba


Ntughari násusu ozo

Bekee

Applicant

French

Demandeur

Germany

Antragstellerin(feminine)

Antragsteller(masculine)

Spanish

Solicitante

Category:Aha

Category:wt/ig