Anụmanụ
Ọdịdị
anụmanụ
Nkọwa
[dezie]Anụmanụ bụ ihe di ndu, na eku ume ma na obụhi nmadu. Ụfọdụ n'ime ha bụ anụ ọhịa, ebe ụfọdụ bụ anụ ụlọ.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Maazi Okeke nwere ọtụtụ ụmụ anụmanụ dị iche iche.
- Chukwu kere ụmụ anụmanụ n'ubochi nke ise.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Anụmani