Anụ ụlọ

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Anụ ụlọ

Nkọwa[dezie]

Anụ ụlọ [ Atụrụ]

Nke a bụ ụmụ anụmanụ di iche iche ya na mmadụ na-ebi n'ụlọ, ụfọdụ ha bụ ewu, ehi, atụrụ, ebule, ezi, nkita w.d.g.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Anyi nwere ogige ebe ana-azụ ụmụ anụ ụlọ di iche iche


Mkpọpụta[dezie]

Anụ ụlọ




Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Dommestic_animal