Amuma mmịrị
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ọkụ na-enwu si ike dị ka ọkụ eletrik nke sitere na égbè eluigwe na aga zam zam
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Amuma mmịrị gbara were gbajie nnukwu osisi nke ahụ kpọrọ nkụ
- Biko, anọla n'èzí mgbe amụma mmịrị na agba