Amuluonyenego

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

"""Amuluonyenego"""

Nkọwa[dezie]

Amuluonyenego bụ afa mmadụ pụtara na mmadụ gbaka bia n'uwa.Ọ na egosikwa na ọ nweghị́ onye ji akụ na ụba bia n'ụwa.

Nkeji Asụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Amuluonyenego bụ afa mmadụ

Mkpọputa[dezie]

Áḿụ́lụ́óńyéńégò

Olumba[dezie]

Akuenwebe

Ntụgharị[dezie]

Bekee[dezie]

[https://en.wiktionary.org/wiki"Amuluonyenego" "Amuluonyenego"