Amamihe

O sị Wiktionary
Jump to navigation Jump to search

Amamihe

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ onyinye n'esi n'aka Chukwu abiara mmadụ. Mgbe ufọdụ ọna e sikwa na agum oke akwụkwọ. Amamihe anaghi bụ sọ ndi okenye, ndi ntorobia na ewekwa ọnatara chi a mgbe ufọdụ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Omụmaatụ[dezie]

Amamihe enyim nwanyi a bara m uru

Mkpọpụta[dezie]

Amamihe



Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]