Gaa na ọdịnaya

Amaegwuregwu

Sitere na Wiktionary

Amaegwuregwu

Nkọwa

[dezie]

Amaegwuregwu bụ ebe ụmụaka na-egwu egwuregwu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. Amaegwuregwu ahụ bụrụ ibụ.
  2. Ụmụaka na egwurị egwu na amaegwuregwu

Mkpọpụta

[dezie]

A/ma/e/gwu/re/gwu

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Playground

Category

[dezie]