Alutara aluta
Ọdịdị
"""Alutara aluta"""
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ aha ana-kpọ ụmụ nwaanyị alutara aluta na-be di ha.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Álutara oriakụ Maazị Obi n'afọ asaa gara aga.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- Ụmụ nwunyeedi
- Ụmụ inyom
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]Married women https://en.m.wiktionary.org/wiki/women