Alanazụnwa

O sị Wiktionary

Alanazụnwa

Nkọwa[dezie]

Alanazụnwa bụ ezigbo ala na amị mkpụrụ

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ala obodo m bụ alanazụnwa

Mkpọpụta[dezie]

Alanazụnwa



Áláńazụ́ǹwá

Olumba[dezie]

Ala ọma

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Fertile land https://en.m.wiktionary.org/wiki/Land