Gaa na ọdịnaya

Ala

Sitere na Wiktionary

Ala

Nkọwa

[dezie]

Ala bụ ebe ana azodo ukwu

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ana alụ ụlọ na élú àlà

  • Ana ndi be ha buru ibu→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • Ala ha nwere nsogbu→ Imo(Owerri)
  • Butere m ji n’ala a→ Enugu(Nsukka)
  • Ela ndi ụka pere mpe→ Abia(Abrịba)
  • Alị ndi be Okoro buru ibu→ Ebonyi(Afikpo)

Mkpọputa

[dezie]
Ala



Olumba

[dezie]

Anị

  • Ana→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • Ala→ Imo(Owerri)
  • Ala→ Enugu(Nsukka)
  • Ela→ Abia(Abrịba)
  • Alị→ Ebonyi(Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Land https://en.m.wiktionary.org/wiki/Land/