Jump to content

Alịbọ

O sị Wiktionary

"""Alịbọ"""

Nkọwa[dezie]

Alịbọ bụ nri olulo esị na akpụ kpọrọ nkụ emepụta.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Alịbọ bụ nri olulo

Mkpọputa[dezie]

Olumba[dezie]

Akpụ ịkpọké

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Fufu(Cassava Fufu) https://en.m.wiktionary.org/wiki/fufu