Akwu
Ọdịdị
Akwụ
Nkọwa
[dezie]Akwụ bụ otu n'ime ihe chineke kere maka ihe oriri mmadụ.Ọ bụ nkwụ na-amita ya. Ọ n'adi n'ogbe. a na esi na akwụ emeputa nmanu nri.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nna m nwere ọba akwụ.
- E nwetere m ite mmanụ asaa n'ime ọba akwụ dim.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ekwụ n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti