Jump to content

Akwam ozu

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Akwam ozu bu mmemme ili ozu mmadụ ma ọbu anumanu nwụrụ anwụ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Obodo anaghị eme akwam ozu n'ubochi ụka

Mkpọpụta

[dezie]

Akwam-ozu

Olumba

[dezie]

Eli ozu {Asụsụ ndị obodo Izzi na steti Ebonyi}

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Funeral