Akwa ọkụkọ
Jump to navigation
Jump to search

akwa ọkụkọ
Nkọwa[dezie]
Nke a bụ ụdị akwa nke anụ ana akpọ ọkụkọ n'eyi,nke mgbe oyiri ma kpuo ya nwa ọhụrụ n'esi n'ime ya apụta ma ụfọdụ oge ana atakwa ya ata.
Nkejiasụsụ[dezie]
Nkọwaaha
Ọmụmatụ[dezie]
- Ọkụkọ nnem zutara yiri akwa iri ma bụọ nanị ise.
- .Akwa Ọkụkọ amaghị atọm ụtọ.