Akwụkwọ akụkọ
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Mpempe akwụkwọ nke ejikọtaghị ọnụ nke na- ebu akụkọ, mgbasa ozi, na akwụkwọ ozi nke ụdị dị iche-iche a na-ebipụta kwa izu ma ọ bụ kwa ụbọchị ọ bụla.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ahụrụ m okwu Onye isi ala n’ihe gbasara ọnọdụ iwe na ọrụ n’akwụkwọ akụkọ nke taa.
- Ana’m achọ akwụkwọ akụkọ nke ụbọchị taa.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]French
[dezie]German
[dezie]Spanish
[dezie]Periódico [[Òtù:wt/ig]