Akupe
Ọdịdị
'''Akupe'''

Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ihe gbasara agbasa nke a na eji n'aka n'aga ihu na azụ ịhụ na ikuku kuru onye ji ya.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Akụpe ahụ mara mma nke ukwu.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- Akupe→Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- Akufe→Imo(Owerri)
- nkụkụ ebi →Enugu (Nsukka)
- Akufe→Abia (Abirịba)
- utofu→Ebonyi (Afikpo)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]
Beeke
[dezie]Hand Fan [fan]
French
[dezie]ventilateur à main ventilateur à main