Akuko uwa
Ọdịdị
"""Akụkọ ụwa"""
Nkọwa
[dezie]Akụkọ ụwa bụ akụkụ gbasara ihe na-eme na ụwa niile.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Nnam n' ege akụkụ uwa na ọkụọ elekere Iteghete.
- Ị́ge akụkọ ụwa na eme ka anyị mụta ihe n' eme na ụwa
Mkpọpụta
[dezie]
=Olumba
[dezie](Anambra)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[dezie]News