Gaa na ọdịnaya

Akpati ozu

Sitere na Wiktionary

Akpati ozu

Nkọwa

[dezie]
akpati ozu


Akpati ozu bụ ebe ana-etinye onye nwụrụ anwụ tupu elie ya n'ala. Ana eji osisi arụ ya maọbụ ugogbe


Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Eji ugogbe were rụọ akpati ozu oriakụ Iloegbunam.

Mkpọpụta

[dezie]
akpati ozu


Olumba

[dezie]
  • Akpati ozu→Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
  • igbe ozu→Imo(Owerri)
  • igbe ozu→Enugu (Nsukka)
  • akwachozu→Abia (Abirịba)
  • igbe ozu→Ebonyi (Afikpo)

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Coffin

Category

[dezie]