Jump to content

Akparamaagwa

O sị Wiktionary

Akparamaagwa

Nkọwa[dezie]

Nke a pụtara, otu e si-eme omume. Ụdị ndụ mmadụ na-ebi.

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Akparamaagwa nwa-ada nke a dị mma. Ọ bụ nwanyị dị mma ọnụnụ.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

https://en.wikipedia.org/wiki/Behavior

Character[dezie]

category;aha category; wt/ig