Akpụkpọ ụkwụ
Jump to navigation
Jump to search
Akpụkpọ ụkwụ

Nkọwa[dezie]
Ihe ekike, nke a na-eyi n'ụkwụ aga ije, iji gbochie mmerụ ahụ. E nwekwere ike ịkowa ya dịka ihe ekike nke a n'eyi n'ụkwụ maka ịchọ mma.
Nkejịasụsụ[dezie]
Aha
Ọmụmaatụ[dezie]
Akpụkpọ ụkwụ nke a dị oke ọnụ.
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
Igbo izugbe